...

2 views

Onwundinjo
Onwundinjo

Onwu Mara Mara
Anyi Puta Anyi Aja Onwu Mma
Ntoya Afa
Kpoya Nnukwu Afa
Siya Na Obiara Uwa Inakpu Mmadu Ndu
Kayi Jo Owe Anyi Ajuju
Ngini Kpatara Onwu Jiri Egburu Mmadu
Bibu Siri Na Njo Mmadu Na Eme
Ndi Mmadu Siri Na Mmadu Nkwesiri E Wuu
Kayi Jo Bibu Ajuju
Onwu Ondi Njo
Mmadu Ekwesiri E Wuu
Anyi Nseru Bibu Kwuru Jesu Akwugo Onwu
Ndi Uwa Niri
Ke Ihe Kpaturu Mmadu Jiri Anwu
Jesu Nwuru Na Ogbe
Jesu Agbarugo Njo Anyi
Ke Ihe Kpaturu Mmadu Jiri Anwu
Ka Anyi Jo Jesu
Mgbe E Nwuru Na Cavalry
E Gbaru Njo Uwa Niri
Kedu Ihe Ndi Mmadu Jiri Awuru
Ozugbu Jesu Nwusaru
Umu Na Eso Jesu Mmesaruwo
Ihe Mere Onwu Siri Kwo
Onwundinjo

Clean City.
© Clean City