...

3 views

Ife Nwata Mmeru
Ife Nwata Mmeru

Igbo Sina Nwata Nnupuru Nnaya Isi
Umunya Ka Enupuru Nyawa Isi
Ife Nwata Mmeru
Ka Ana Ekwu
Mma Odimma
Mma Odinjo
Nwoke Na Asi Nnaya Osi
Nwaya Ka Anosiya Ogo
Nwanyi Na Ako Nneya Onu
Nwaya Ka Akpari Nya
Ihe Afu Na Ugboala
Ka Onuru Na Ugboala
Ka Ogakwana Na Ugboelu
Ihe Mmeru Na Miri
Ka Olukwana Ani Nti
Miri Mmara Oke Nga Ako Na Aru Ngwele
Ife Nwata Mmeru
Ka Emekwa Na Ka Mpa Mbe Akwa
Ka Emekwa Na Ka Mma Mbe Akwa
Ka Anyi Nzu
Mbe Ona Egbe Akwa
Nwata Mmaru Ife
Nsokpuru Nna Gi
Nsokpuru Nne Gi
Ka Udo Nwe Ndi Na Etiti Ezinaulo
Nka Ka Anyi Na Ayo Na Afa Jesu
Ami Ami Ami

Clean City.
© Clean City