...

2 views

Nnaji
Nnaji

Nnanyi Ji Ego Ozi Azu Umunya
Ozuru Anyi Na Uloakwukwo
Nnaji
Nnanyi Ji Ego Ozi Azu Umunya
Ozuru Anyi Na Mahandum
Nnaji
Mbe Ihe Siriya Ike
Ogbagoziri Chukwu Na Ekpere
Nyo Nnanyi Ndi Nso
Nkwekwana Ka Ihere Mme Nwagi
Nzoputam Na Ihe Esimuike
Kam Nweru Ike Ngwum Ugwo Akwukwo
Nzoputam Na Ihe Esimuike
Kam Nweru Ike Ngwum Ugwo Mahandum
Kpari Ndi Uwa Na Eme Ihere
Oye Kpatara Jiri Gbia Kam Nyogi Ayiyo
Nnanyi Ji Ego Ozi Azu Umunya
Ozuru Anyi Na Uloakwukwo
Nnaji
Nnanyi Ji Ego Ozi Azu Umunya
Ozuru Anyi Na Mahandum
Nnaji
Chukwu Gozirim Nnam
Ndoya Ndu Na Ahu Isi Ike
Chukwu Gbaru Nnam Njoya Nire
Mme Ka Anyi Neduya Anya Ofuma
Kpotaraya Umu Umu
Ka Obi Nnadiya Mma
Nnaji Jide Ofuma

Clean City.
© Clean City